Diuterọnọmi 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Unu ejirila anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihi Bel nke Piọ. Jehova bụ́ Chineke unu bibiri onye ọ bụla n’ime unu nke sooro Bel nke Piọ.+
3 “Unu ejirila anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihi Bel nke Piọ. Jehova bụ́ Chineke unu bibiri onye ọ bụla n’ime unu nke sooro Bel nke Piọ.+