Diuterọnọmi 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O wee gwa unu banyere ọgbụgba ndụ unu na ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, ya bụ, Iwu Iri ahụ.*+ Mgbe e mechara, o dere ha ná mbadamba nkume abụọ.+
13 O wee gwa unu banyere ọgbụgba ndụ unu na ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, ya bụ, Iwu Iri ahụ.*+ Mgbe e mechara, o dere ha ná mbadamba nkume abụọ.+