-
Diuterọnọmi 4:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 N’oge ahụ, Jehova nyere m iwu ka m kụziere unu ntụziaka na iwu dị iche iche, bụ́ ndị unu ga na-edebe n’ala unu ga-abanye iweghara.
-