-
Diuterọnọmi 4:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 “N’ihi ya, kpachapụrụnụ onwe unu anya, ebe ọ bụ na e nweghị onye unu hụrụ n’ụbọchị ahụ Jehova si n’etiti ọkụ gwa unu okwu na Horeb,
-