Diuterọnọmi 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Jehova wesara m iwe n’ihi unu,+ ọ ṅụkwara iyi na agaghị m agafe Osimiri Jọdan ma ọ bụ banye n’ezigbo ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ ihe unu ketara.+
21 “Jehova wesara m iwe n’ihi unu,+ ọ ṅụkwara iyi na agaghị m agafe Osimiri Jọdan ma ọ bụ banye n’ezigbo ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ ihe unu ketara.+