Diuterọnọmi 4:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Ọ bụrụ na unu amụọ ụmụ, mụtakwa ụmụ ụmụ, ọ bụrụkwa na unu ebie ogologo oge n’ala ahụ ma mee omume ọjọọ, meekwa ụdị arụsị ọ bụla a pịrị apị+ ma mee ihe dị njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu ka unu kpasuo ya iwe,+
25 “Ọ bụrụ na unu amụọ ụmụ, mụtakwa ụmụ ụmụ, ọ bụrụkwa na unu ebie ogologo oge n’ala ahụ ma mee omume ọjọọ, meekwa ụdị arụsị ọ bụla a pịrị apị+ ma mee ihe dị njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu ka unu kpasuo ya iwe,+