Diuterọnọmi 4:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 eluigwe na ụwa bụụrụ m ndị akaebe taa na a ga-ebibirịrị unu ngwa ngwa n’ala ahụ unu na-agafe Osimiri Jọdan ka unu weghara. Unu agaghị ebite aka na ya, kama a ga-ala unu n’iyi kpamkpam.+
26 eluigwe na ụwa bụụrụ m ndị akaebe taa na a ga-ebibirịrị unu ngwa ngwa n’ala ahụ unu na-agafe Osimiri Jọdan ka unu weghara. Unu agaghị ebite aka na ya, kama a ga-ala unu n’iyi kpamkpam.+