Diuterọnọmi 4:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ebe ahụ, unu ga-efe chi dị iche iche ndị mmadụ ji osisi na nkume mee,+ chi ndị na-enweghị ike ịhụ ụzọ ma ọ bụ ịnụ ihe ma ọ bụ iri ihe ma ọ bụ ịnụ ísì.
28 N’ebe ahụ, unu ga-efe chi dị iche iche ndị mmadụ ji osisi na nkume mee,+ chi ndị na-enweghị ike ịhụ ụzọ ma ọ bụ ịnụ ihe ma ọ bụ iri ihe ma ọ bụ ịnụ ísì.