Diuterọnọmi 4:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “Cheenụ echiche banyere oge gara aga tupu oge unu, malite n’ụbọchị Chineke kere mmadụ n’ụwa. Sikwanụ n’otu nsọtụ eluigwe chọwa ruo na nsọtụ ọzọ nke eluigwe. Ụdị nnukwu ihe a ò metụla? È nwere onye nụtụrụla ihe dị ka ya?+
32 “Cheenụ echiche banyere oge gara aga tupu oge unu, malite n’ụbọchị Chineke kere mmadụ n’ụwa. Sikwanụ n’otu nsọtụ eluigwe chọwa ruo na nsọtụ ọzọ nke eluigwe. Ụdị nnukwu ihe a ò metụla? È nwere onye nụtụrụla ihe dị ka ya?+