Diuterọnọmi 4:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 O mere ka unu nụ olu ya mgbe o si n’eluigwe na-agwa unu okwu ka ọ dọọ unu aka ná ntị. O mekwara ka unu hụ oké ọkụ ya n’ụwa, unu sikwa n’ọkụ nụ olu ya.+
36 O mere ka unu nụ olu ya mgbe o si n’eluigwe na-agwa unu okwu ka ọ dọọ unu aka ná ntị. O mekwara ka unu hụ oké ọkụ ya n’ụwa, unu sikwa n’ọkụ nụ olu ya.+