Diuterọnọmi 4:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ọ chụpụụrụ unu mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa unu, ka ọ kpọbata unu n’ala ha ma nye ya unu ka ọ bụrụ nke unu, otú ọ bụ nke unu taa.+
38 Ọ chụpụụrụ unu mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa unu, ka ọ kpọbata unu n’ala ha ma nye ya unu ka ọ bụrụ nke unu, otú ọ bụ nke unu taa.+