Diuterọnọmi 4:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Unu ga na-edebe iwu ya na ntụziaka ya ndị m na-agwa unu taa, ka ihe wee gaziere unu na ụmụ unu ndị ga-anọchi unu, ka unu wee bitee aka n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu.”+
40 Unu ga na-edebe iwu ya na ntụziaka ya ndị m na-agwa unu taa, ka ihe wee gaziere unu na ụmụ unu ndị ga-anọchi unu, ka unu wee bitee aka n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu.”+