Diuterọnọmi 4:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ọ bụrụ na mmadụ egbuo mmadụ ibe ya n’amaghị ụma, ya abụrụkwa na ọ kpọbughị ya asị,+ ọ ga-agbaga n’otu n’ime obodo ndị a wee dịrị ndụ.+
42 Ọ bụrụ na mmadụ egbuo mmadụ ibe ya n’amaghị ụma, ya abụrụkwa na ọ kpọbughị ya asị,+ ọ ga-agbaga n’otu n’ime obodo ndị a wee dịrị ndụ.+