Diuterọnọmi 4:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Obodo nke mbụ bụ Biza+ nke dị n’ala ịkpa, n’ala dị larịị. Ọ bụ maka ụmụ Ruben. Nke abụọ bụ Remọt+ nke dị na Gilied. Ọ bụ maka ụmụ Gad. Nke atọ bụ Golan+ nke dị na Beshan. Ọ bụ maka ụmụ Manase.+
43 Obodo nke mbụ bụ Biza+ nke dị n’ala ịkpa, n’ala dị larịị. Ọ bụ maka ụmụ Ruben. Nke abụọ bụ Remọt+ nke dị na Gilied. Ọ bụ maka ụmụ Gad. Nke atọ bụ Golan+ nke dị na Beshan. Ọ bụ maka ụmụ Manase.+