-
Diuterọnọmi 5:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Mosis wee kpọkọta ndị Izrel niile, sị ha: “Ndị Izrel, nụrụnụ ntụziaka na iwu ndị m na-enye unu taa. Mụtanụ ha, leziekwanụ anya ka unu na-edebe ha.
-