Diuterọnọmi 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Cheta na ị nọ na-agba ohu n’Ijipt nakwa na Jehova bụ́ Chineke gị ji aka ya siri ike na ike ya kpọpụta gị n’ebe ahụ.+ Ọ bụ ya mere Jehova bụ́ Chineke gị ji nye gị iwu ka ị na-edebe Ụbọchị Izu Ike.
15 Cheta na ị nọ na-agba ohu n’Ijipt nakwa na Jehova bụ́ Chineke gị ji aka ya siri ike na ike ya kpọpụta gị n’ebe ahụ.+ Ọ bụ ya mere Jehova bụ́ Chineke gị ji nye gị iwu ka ị na-edebe Ụbọchị Izu Ike.