Diuterọnọmi 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “‘Agụụ nwunye mmadụ ibe gị agụla gị.+ Agụụ iweghara ụlọ mmadụ ibe gị ma ọ bụ ubi ya ma ọ bụ ehi ya ma ọ bụ jakị ya agụla gị. Agụụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ma ọ bụ ihe ọ bụla bụ́ nke mmadụ ibe gị agụla gị.’+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:21 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2019, p. 22 Ụlọ Nche,5/15/2012, p. 7
21 “‘Agụụ nwunye mmadụ ibe gị agụla gị.+ Agụụ iweghara ụlọ mmadụ ibe gị ma ọ bụ ubi ya ma ọ bụ ehi ya ma ọ bụ jakị ya agụla gị. Agụụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ma ọ bụ ihe ọ bụla bụ́ nke mmadụ ibe gị agụla gị.’+