Diuterọnọmi 5:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Ọ bụ iwu ndị a ka Jehova nyere ọgbakọ unu niile n’ugwu ahụ. O si n’ọkụ, n’ígwé ojii, nakwa n’oké ọchịchịrị+ kwuo ya n’olu dara ụda, e nweghịkwa ihe ọzọ ọ gbakwụnyere na ya. O deziri ha ná mbadamba nkume abụọ ma nye m ha.+
22 “Ọ bụ iwu ndị a ka Jehova nyere ọgbakọ unu niile n’ugwu ahụ. O si n’ọkụ, n’ígwé ojii, nakwa n’oké ọchịchịrị+ kwuo ya n’olu dara ụda, e nweghịkwa ihe ọzọ ọ gbakwụnyere na ya. O deziri ha ná mbadamba nkume abụọ ma nye m ha.+