Diuterọnọmi 5:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Lezienụ anya ka unu na-eme nnọọ ihe Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya mewe ihe ọzọ.+
32 Lezienụ anya ka unu na-eme nnọọ ihe Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya mewe ihe ọzọ.+