Diuterọnọmi 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu ga-egekwa ntị, unu Izrel, ma lezie anya na-eme ha eme, ka ihe gaziere unu, unu adịkwa nnọọ ọtụtụ n’ala ahụ mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,* otú Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà kwere unu ná nkwa.
3 Unu ga-egekwa ntị, unu Izrel, ma lezie anya na-eme ha eme, ka ihe gaziere unu, unu adịkwa nnọọ ọtụtụ n’ala ahụ mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,* otú Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà kwere unu ná nkwa.