Diuterọnọmi 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu, onye nọ n’etiti unu, bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ Ọ bụrụ na unu efee chi ọzọ, Jehova bụ́ Chineke unu ga-ewesa unu nnukwu iwe,+ ọ ga-ekpochapụkwa unu n’ụwa.+
15 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu, onye nọ n’etiti unu, bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ Ọ bụrụ na unu efee chi ọzọ, Jehova bụ́ Chineke unu ga-ewesa unu nnukwu iwe,+ ọ ga-ekpochapụkwa unu n’ụwa.+