-
Diuterọnọmi 6:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Jirinụ obi unu niile na-eme ihe Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu na ihe ndị ọ na-echetara unu ka unu na-eme nakwa ntụziaka ya.
-