Diuterọnọmi 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Meenụ ihe ziri ezi na ihe dị mma n’anya Jehova, ka ihe wee gaziere unu, ka unu wee banye ma biri n’ezigbo ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà iyi na ọ ga-enye ha.+
18 Meenụ ihe ziri ezi na ihe dị mma n’anya Jehova, ka ihe wee gaziere unu, ka unu wee banye ma biri n’ezigbo ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà iyi na ọ ga-enye ha.+