-
Diuterọnọmi 6:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 “Mgbe nwa gị ga-ajụ gị n’ọdịnihu, sị, ‘Gịnị mere Jehova bụ́ Chineke anyị ji nye unu iwu ndị a, ntụziaka, na ihe ndị a o kpebiri ka unu na-eme?’
-