Diuterọnọmi 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ha ga-eme ka ụmụ unu kwụsị ife m wee fewe chi ọzọ dị iche iche.+ Jehova ga-ewesazi unu oké iwe, ọ ga-ebibikwa unu n’egbughị oge.+
4 N’ihi na ha ga-eme ka ụmụ unu kwụsị ife m wee fewe chi ọzọ dị iche iche.+ Jehova ga-ewesazi unu oké iwe, ọ ga-ebibikwa unu n’egbughị oge.+