Diuterọnọmi 7:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Kama, ihe a ka unu ga-eme ha: Kwatusịanụ ebe ịchụàjà ha, kụtusịanụ ogidi arụsị ha,+ gbutusịanụ ogwe osisi arụsị* ha,+ kpọọkwanụ arụsị ha a pịrị apị ọkụ.+
5 “Kama, ihe a ka unu ga-eme ha: Kwatusịanụ ebe ịchụàjà ha, kụtusịanụ ogidi arụsị ha,+ gbutusịanụ ogwe osisi arụsị* ha,+ kpọọkwanụ arụsị ha a pịrị apị ọkụ.+