Diuterọnọmi 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Kama, ọ bụ maka na Jehova hụrụ unu n’anya nakwa maka na ọ na-emezu iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà+ mere Jehova ji jiri aka ya dị ike kpọpụta unu, ka o wee napụta unu n’ebe unu nọ na-agba ohu,*+ n’aka Fero eze Ijipt.
8 Kama, ọ bụ maka na Jehova hụrụ unu n’anya nakwa maka na ọ na-emezu iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà+ mere Jehova ji jiri aka ya dị ike kpọpụta unu, ka o wee napụta unu n’ebe unu nọ na-agba ohu,*+ n’aka Fero eze Ijipt.