Diuterọnọmi 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma ọ na-ebibi ndị kpọrọ ya asị, si otú ahụ kwụọ ha ụgwọ ihe ha metara.+ Ọ gaghị egbu oge ịta ndị kpọrọ ya asị ahụhụ. Ọ ga-akwụ ha ụgwọ ihe ha metara.
10 Ma ọ na-ebibi ndị kpọrọ ya asị, si otú ahụ kwụọ ha ụgwọ ihe ha metara.+ Ọ gaghị egbu oge ịta ndị kpọrọ ya asị ahụhụ. Ọ ga-akwụ ha ụgwọ ihe ha metara.