-
Diuterọnọmi 7:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 N’ihi ya, lezienụ anya ka unu na-edebe iwu ya, na-eso ntụziaka ya, na-emekwa ihe ndị o kpebiri ka unu na-eme, bụ́ ihe ndị m na-enye unu n’iwu taa.
-