Diuterọnọmi 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu ga-abụ ndị a kacha gọzie agọzie n’ime ndị ọzọ niile.+ A gaghị enwe nwoke ma ọ bụ nwaanyị n’ime unu na-agaghị amụta nwa. A gaghịkwa enwe anụ ụlọ unu na-agaghị amụta nwa.+
14 Unu ga-abụ ndị a kacha gọzie agọzie n’ime ndị ọzọ niile.+ A gaghị enwe nwoke ma ọ bụ nwaanyị n’ime unu na-agaghị amụta nwa. A gaghịkwa enwe anụ ụlọ unu na-agaghị amụta nwa.+