Diuterọnọmi 7:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova ga-ewepụrụ unu ọrịa niile. Ọ gaghị eme ka unu rịa ọrịa ọjọọ ọ bụla unu hụrụ n’Ijipt.+ Kama, ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ unu asị rịa ha. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:15 Ụlọ Nche,6/15/1991, p. 4
15 Jehova ga-ewepụrụ unu ọrịa niile. Ọ gaghị eme ka unu rịa ọrịa ọjọọ ọ bụla unu hụrụ n’Ijipt.+ Kama, ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ unu asị rịa ha.