Diuterọnọmi 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Unu ga-ebibi ndị niile Jehova bụ́ Chineke unu na-enyefe n’aka unu.+ Unu* emerela ha ebere.+ Unu efekwala chi ha dị iche iche ofufe,+ n’ihi na ọ ga-abụrụ unu ọnyà.+
16 Unu ga-ebibi ndị niile Jehova bụ́ Chineke unu na-enyefe n’aka unu.+ Unu* emerela ha ebere.+ Unu efekwala chi ha dị iche iche ofufe,+ n’ihi na ọ ga-abụrụ unu ọnyà.+