Diuterọnọmi 7:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 nnukwu ahụhụ a tara ha nke unu ji anya unu hụ na ihe àmà na ọrụ ebube+ na aka siri ike na ike Jehova bụ́ Chineke unu ji kpọpụta unu.+ Ọ bụ ihe Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ndị niile unu na-atụ egwu.+
19 nnukwu ahụhụ a tara ha nke unu ji anya unu hụ na ihe àmà na ọrụ ebube+ na aka siri ike na ike Jehova bụ́ Chineke unu ji kpọpụta unu.+ Ọ bụ ihe Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ndị niile unu na-atụ egwu.+