Diuterọnọmi 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Jehova bụ́ Chineke unu ga-eji nke nta nke nta chụpụrụ unu mba ndị a.+ A gaghị ekwe ka unu bibie ha ọsọ ọsọ, ka anụ ọhịa ghara ịmụba tagbusiwe unu.
22 “Jehova bụ́ Chineke unu ga-eji nke nta nke nta chụpụrụ unu mba ndị a.+ A gaghị ekwe ka unu bibie ha ọsọ ọsọ, ka anụ ọhịa ghara ịmụba tagbusiwe unu.