-
Diuterọnọmi 7:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 Unu ewebatala ihe Chineke kpọrọ asị n’ụlọ unu wee si otú ahụ bụrụ ndị a ga-ebibi ebibi otú a ga-ebibi ihe ahụ. Unu ga-asọ ihe ahụ oyi, kpọọkwa ya asị n’ihi na ọ bụ ihe a ga-ebibi ebibi.
-