Diuterọnọmi 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O mere ka unu dị umeala n’obi ma kwe ka agụụ gụọ unu.+ O nyekwara unu mana,+ bụ́ ihe unu na nna unu hà na-amabughị, ka o wee mee ka unu mara na ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile si n’ọnụ Jehova pụta.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:3 Ụlọ Nche,2/1/2004, p. 13-148/15/1999, p. 25-265/1/1994, p. 3
3 O mere ka unu dị umeala n’obi ma kwe ka agụụ gụọ unu.+ O nyekwara unu mana,+ bụ́ ihe unu na nna unu hà na-amabughị, ka o wee mee ka unu mara na ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile si n’ọnụ Jehova pụta.+