-
Diuterọnọmi 8:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Kpacharanụ anya ka unu ghara ichefu Jehova bụ́ Chineke unu wee ghara idebe iwu ya, jụ iso ntụziaka ya, gharakwa ime ihe ndị o kpebiri ka unu na-eme, bụ́ ndị m na-enye unu n’iwu taa.
-