Diuterọnọmi 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ndị Izrel, nụrụnụ. Taa, unu na-agafe Osimiri Jọdan+ ka unu gaa weghara ala nke mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa unu,+ bụ́ obodo ndị dị ukwuu, ndị a rụsikwara ike ruo n’eluigwe.*+
9 “Ndị Izrel, nụrụnụ. Taa, unu na-agafe Osimiri Jọdan+ ka unu gaa weghara ala nke mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa unu,+ bụ́ obodo ndị dị ukwuu, ndị a rụsikwara ike ruo n’eluigwe.*+