Diuterọnọmi 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-achụpụrụ unu ha, unu asịla n’obi unu, ‘Ọ bụ maka na anyị bụ ndị ezi omume mere Jehova ji kpọbata anyị n’ala a ka anyị biri na ya.’+ Kama, ọ bụ n’ihi ihe ọjọọ mba ndị a na-eme+ mere Jehova ji na-achụpụrụ unu ha.
4 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-achụpụrụ unu ha, unu asịla n’obi unu, ‘Ọ bụ maka na anyị bụ ndị ezi omume mere Jehova ji kpọbata anyị n’ala a ka anyị biri na ya.’+ Kama, ọ bụ n’ihi ihe ọjọọ mba ndị a na-eme+ mere Jehova ji na-achụpụrụ unu ha.