Diuterọnọmi 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Maranụ na ọ bụghị maka na unu na-eme ezi omume mere Jehova bụ́ Chineke unu ji enye unu ezigbo ala a ka unu biri na ya, n’ihi na unu bụ ndị isi ike.*+
6 Maranụ na ọ bụghị maka na unu na-eme ezi omume mere Jehova bụ́ Chineke unu ji enye unu ezigbo ala a ka unu biri na ya, n’ihi na unu bụ ndị isi ike.*+