Diuterọnọmi 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Chetanụ otú unu si kpasuo Jehova bụ́ Chineke unu iwe n’ala ịkpa,+ unu echefula. Malite n’ụbọchị unu si n’Ijipt pụta ruo mgbe unu rutere ebe a, unu nọ na-enupụrụ Jehova isi.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:7 Ụlọ Nche,12/1/1996, p. 30
7 “Chetanụ otú unu si kpasuo Jehova bụ́ Chineke unu iwe n’ala ịkpa,+ unu echefula. Malite n’ụbọchị unu si n’Ijipt pụta ruo mgbe unu rutere ebe a, unu nọ na-enupụrụ Jehova isi.+