Diuterọnọmi 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe m gbagoro n’ugwu ịnata mbadamba nkume abụọ ahụ,+ ya bụ, mbadamba nkume ndị e dere ihe Jehova kwuru mgbe unu na ya gbara ndụ,+ m nọgidere n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+ Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri.
9 Mgbe m gbagoro n’ugwu ịnata mbadamba nkume abụọ ahụ,+ ya bụ, mbadamba nkume ndị e dere ihe Jehova kwuru mgbe unu na ya gbara ndụ,+ m nọgidere n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+ Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri.