Diuterọnọmi 9:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova sịkwara m, ‘Bilie, si n’ebe a gbadaa ọsọ ọsọ, n’ihi na ndị gị ị kpọpụtara n’Ijipt emerụọla onwe ha.+ N’egbughị oge, ha ahapụla iwu m nyere ha ka ha na-edebe. Ha emeerela onwe ha arụsị a kpụrụ akpụ.’+
12 Jehova sịkwara m, ‘Bilie, si n’ebe a gbadaa ọsọ ọsọ, n’ihi na ndị gị ị kpọpụtara n’Ijipt emerụọla onwe ha.+ N’egbughị oge, ha ahapụla iwu m nyere ha ka ha na-edebe. Ha emeerela onwe ha arụsị a kpụrụ akpụ.’+