Diuterọnọmi 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “M wee tụgharịa si n’ugwu ahụ gbadata mgbe ugwu ahụ ka na-ere ọkụ,+ ebukwa m mbadamba nkume abụọ ahụ e dere ihe unu na Chineke gbara ná ndụ n’aka m abụọ.+
15 “M wee tụgharịa si n’ugwu ahụ gbadata mgbe ugwu ahụ ka na-ere ọkụ,+ ebukwa m mbadamba nkume abụọ ahụ e dere ihe unu na Chineke gbara ná ndụ n’aka m abụọ.+