Diuterọnọmi 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M lere anya hụ na unu emehiela Jehova bụ́ Chineke unu. Unu emeerela onwe unu nwa ehi a kpụrụ akpụ. N’egbughị oge, unu ahapụla iwu Jehova nyere unu ka unu na-edebe.+
16 M lere anya hụ na unu emehiela Jehova bụ́ Chineke unu. Unu emeerela onwe unu nwa ehi a kpụrụ akpụ. N’egbughị oge, unu ahapụla iwu Jehova nyere unu ka unu na-edebe.+