Diuterọnọmi 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M makpuuru ala n’ihu Jehova ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị, otú m mere na mbụ. Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri+ n’ihi mmehie niile unu mere mgbe unu mere ihe ọjọọ n’anya Jehova ma kpasuo ya iwe.
18 M makpuuru ala n’ihu Jehova ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị, otú m mere na mbụ. Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri+ n’ihi mmehie niile unu mere mgbe unu mere ihe ọjọọ n’anya Jehova ma kpasuo ya iwe.