Diuterọnọmi 9:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M wee buru nwa ehi ahụ unu kpụrụ,+ nke bụ́ mmehie unu mere, kpọọ ya ọkụ. M gweriri ya nke ọma ruo mgbe ọ dị ka ntụ. M wụnyeziri ntụ ahụ n’iyi si n’ugwu ahụ na-asọda.+
21 M wee buru nwa ehi ahụ unu kpụrụ,+ nke bụ́ mmehie unu mere, kpọọ ya ọkụ. M gweriri ya nke ọma ruo mgbe ọ dị ka ntụ. M wụnyeziri ntụ ahụ n’iyi si n’ugwu ahụ na-asọda.+