Diuterọnọmi 9:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe Jehova gwara unu ka unu si na Kedesh-bania+ pụọ, sị, ‘Gaanụ weghara ala ahụ m ga-enye unu,’ unu nupụrụ isi ọzọ n’iwu Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu enweghịkwa okwukwe+ na ya, unu erubereghị ya isi.
23 Mgbe Jehova gwara unu ka unu si na Kedesh-bania+ pụọ, sị, ‘Gaanụ weghara ala ahụ m ga-enye unu,’ unu nupụrụ isi ọzọ n’iwu Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu enweghịkwa okwukwe+ na ya, unu erubereghị ya isi.