Diuterọnọmi 9:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M malitere ịrịọsi Jehova arịrịọ ike, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, biko, ebibila ndị gị. Ha bụ ndị nke gị,*+ ndị i ji ike gị gbapụta, jirikwa aka gị dị ike kpọpụta n’Ijipt.+
26 M malitere ịrịọsi Jehova arịrịọ ike, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, biko, ebibila ndị gị. Ha bụ ndị nke gị,*+ ndị i ji ike gị gbapụta, jirikwa aka gị dị ike kpọpụta n’Ijipt.+