Diuterọnọmi 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M wee tụgharịa si n’ugwu ahụ gbadata+ ma tinye mbadamba nkume ndị ahụ n’igbe ahụ m rụrụ, bụ́ ebe ha ka dị, otú Jehova nyere m n’iwu. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:5 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 31
5 M wee tụgharịa si n’ugwu ahụ gbadata+ ma tinye mbadamba nkume ndị ahụ n’igbe ahụ m rụrụ, bụ́ ebe ha ka dị, otú Jehova nyere m n’iwu.